Breaking News

Harvest Favour - Aha Ya (Lyrics)


We have a name!
The name that is all powerful!
The name Jesus!
And I need you wherever you are,
To call on that name yeah..mm
Everybody say


Chorus:
Aha Ya,
Ọ dị ike niile
Aha Ya,
Ọ na-eme mma (2x)

Verse 1:
Mgbe m kpọrọ aha Ya
Ikpere niile ga-egbu n'ala
Aha Ya! Ọnụ kwuru njọ ga-ekwu mma o
Aha Ya! Ọ bụ ya na-eme mma
Bụrụ kwanụ ebe mgbaba mụ o
Aha Ya kachasị aha niile o
Aha Ya! Ọ bụ ya na-agwọ ọrịa
Aha Ya! Ọ bụ ya gbapụtara m n'ọnwụ o
Aha Ya o o o! M nwere nwere onwe
Ihe m yọrọ ya na aha Ya
Ọ ga-enye m ya tinye jara o o o

Chorus:
Aha Ya,
Ọ dị ike niile
Aha Ya,
Ọ na-eme mma (2x)

Verse 2:
Odogwu n'agha
(Onye m chetere), obi e sie ike
(Ebube) mbekumbe
(Ọ bataraana), o bie e e
(Ebube dike!) Ọ kaa Ọ mee
(Ngalaba m o!) Igweee

(Kpọọ Ya)
Olisa bi n'igwe
Agụ na-eche mba
Ọdụm ebo Juda
Elewe e jeghị ọrụ
(yeah yeah yeah yeah yeah!)

Ibu anyị danda
Aka na-agbaji aka
Na-agba igwe
Oti mbodombo
(O o o.. , Ọkaakaa bi n'eligwe yeah)

Chorus;
Aha Ya,
Ọ dị ike niile
Aha Ya,
Ọ na-eme mma (2x)

Vamp; Call & Res.;
Oti mbodombo - Aha Ya
Onye na-eme mma - Aha Ya
Aka ná-agwọ ọrịa - Aha Ya
Onye na-enye udo - Aha Ya

There is victory in that name - Aha Ya
Power in that name - Aha Ya
Freedom in that name - Aha Ya
Deliverance in that name - Aha Ya

Call Him - Aha Ya
You better call Him - Aha Ya
In the morning, in the noon time - Aha Ya
At the night time - Aha Ya
He's gonna answer you yeah yeah - Aha Ya
Oya kpọbaara m aha Ya - Aha Ya
Kpọbaara m aha Ya - Aha.

No comments

Disclaimer: Comments on any part of this website are strictly the opinions of this Blog readers/commenters or any anonymous person and do not represent the opinion of GBETU TV.

FOR ADVERTS AND ENQUIRY

Email- gbetufadaka@gmail.com
Call/Whatsapp: +2349074333435